1
Ọrụ Ndị Ozi 24:16
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi nke a, a na m agbalị inwe akọnuche dị ọcha nʼihu Chineke na nʼihu mmadụ niile.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 24:16
2
Ọrụ Ndị Ozi 24:25
Ma mgbe ọ gara nʼihu na-ekwu ihe banyere ezi omume na mkpa ọ dị mmadụ ijide onwe ya aka, ya na ihe banyere ụbọchị ikpe nke na-abịa nʼoge ikpeazụ, egwu jidere Feliks. Ọ sịrị, “I nwere ike ịpụ ugbu a. Aga m akpọkwa gị nʼoge ọzọ mgbe m nwetara ohere.”
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 24:25
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị