1
Ọrụ Ndị Ozi 12:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe e debere Pita nʼụlọ mkpọrọ, nzukọ esepụghị aka nʼikpe ekpere nʼihi ya nye Chineke.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 12:5
2
Ọrụ Ndị Ozi 12:7
Na mberede mmụọ ozi Onyenwe anyị bịara guzoro nʼebe ahụ, ìhè nwukwara nʼime ụlọ mkpọrọ ahụ. Ọ kutụrụ Pita aka nʼakụkụ sị, “Ngwangwa, bilie ọtọ!” Eriri igwe ahụ dapụrụ nʼaka ya.
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 12:7
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo