1
Ọrụ Ndị Ozi 10:34-35
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe ahụ Pita meghere ọnụ ya sị, “Ugbu a, aghọtala m nʼezie na Chineke abụghị onye na-ele mmadụ anya nʼihu. Kama nʼime mba ọbụla, onye ọbụla na-atụ egwu ya na onye na-arụ ọrụ ezi omume ka ọ na-anabata.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 10:34-35
2
Ọrụ Ndị Ozi 10:43
Ndị amụma niile gbara ama ihe banyere ya na onye ọbụla nke kweere na ya ga-enweta mgbaghara mmehie site nʼaha ya.”
Nyochaa Ọrụ Ndị Ozi 10:43
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo