1
2 Samuel 12:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe ahụ, Devid sịrị Netan, “Emehiela m megide ONYENWE ANYị.” Netan zara sị ya, “ONYENWE ANYị nʼonwe ya agbagharakwala gị mmehie gị, ị gaghị anwụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa 2 Samuel 12:13
2
2 Samuel 12:9
Gịnị mere i ji lelịa okwu ONYENWE ANYị anya, mee ihe a jọgburu onwe ya? Nʼihi na i jirila mma agha gbuo Ụraya onye Het, zurukwa nwunye ya nʼohi. Ọ bụkwa mma agha ndị Amọn ka i ji gbuo ya.
Nyochaa 2 Samuel 12:9
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị