1
2 Ihe E Mere 19:7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ugbu a, kwenụ ka egwu ONYENWE ANYị dịrị nʼime unu. Kpeenụ ikpe ziri ezi, nʼihi na nʼebe ONYENWE ANYị Chineke anyị nọ, ikpe ikpe na-ezighị ezi, maọbụ ile mmadụ anya nʼihu maọbụ iri ngarị adịghị ya.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa 2 Ihe E Mere 19:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị