Karịchasịa nke a, ọ bụ ihe omimi dị ukwuu, bụ ntọala ebe ezi ịdị nsọ si walite:
Ọ pụtara ihe nʼụdịdị mmadụ,
Mmụọ Nsọ gosiri na ọ bụ onye ezi omume,
ndị mmụọ ozi hụrụ ya,
e kwusara ihe banyere ya nye mba niile,
ụwa niile kwenyeere na ya,
a nabatakwara ya nʼebube nke eluigwe.