1
1 Ndị Eze 22:22
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“ ‘ONYENWE ANYị jụrụ sị, Olee otu ị ga-esi mee nke a?’ “ ‘Aga m apụ gaa bụrụ mmụọ nrafu nʼọnụ ndị amụma ya niile,’ ka ọ zara. “ONYENWE ANYị sịrị, ‘Ị ga-enwe ike ịrafu ya. Gaa mee otu a.’
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa 1 Ndị Eze 22:22
2
1 Ndị Eze 22:23
“Ma ugbu a, ONYENWE ANYị etinyela mmụọ okwu ụgha nʼọnụ ndị amụma gị niile ndị a. ONYENWE ANYị ekwubiela nʼihe ọjọọ ga-adakwasị gị.”
Nyochaa 1 Ndị Eze 22:23
3
1 Ndị Eze 22:21
Nʼikpeazụ otu mmụọ pụtara, guzo nʼihu ONYENWE ANYị sị, ‘Mụ onwe m ga-arafu ya.’
Nyochaa 1 Ndị Eze 22:21
4
1 Ndị Eze 22:20
ONYENWE ANYị sịrị, ‘Onye ga-aga rafuo Ehab ka ọ gaa buso Ramọt Gilead agha, gaa nwụọ nʼebe ahụ?’ “Otu onye tụpụtara aro nke a, ebe onye ọzọ tụpụtara nke ọzọ.
Nyochaa 1 Ndị Eze 22:20
5
1 Ndị Eze 22:7
Ma Jehoshafat jụrụ, “Ọ bụ na e nwekwaghị onye amụma ONYENWE ANYị nọ nʼebe a, onye anyị nwere ike ịjụta ase nʼaka ya?”
Nyochaa 1 Ndị Eze 22:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị