← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara ABÙ ỌMA 42:5
![Ahụhụ](/_next/image?url=https%3A%2F%2F%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F80%2F640x360.jpg&w=1920&q=75)
Ahụhụ
Ụbọchị Anọ
Ịta ahụhụ so bụrụ akụkụ bụ́ isi nke okwukwe Ndị Kraịst - 2 Timoti 3:12. Nzaghachi gị nye ịta ahụhụ dịka nwa Chineke na-eto site n'izute Chineke na ịtụgharị uche n'Okwu Ya. Amaokwu ndị na-esonụ, mgbe e burù ha n'isi, pụrụ ịgba gị ume ka ị meghachi omume nye ịta ahụhụ n'ụzọ kwekọrọ-ekwekọ dịka nwa Chineke.