← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara MAK 11:24

Ike Nke Okwukwe
5 Ụbọchị
Nke a bụ nkọwa Akwụkwọ Nsọ nke Mak 11:22-26. Atụmatụ a na-eleba anya n'ozizi Jizọs banyere ike nke okwukwe, na-emesi ike mkpa ọ dị ịtụkwasị Chineke obi, Ị dị na-ekwu okwu na ikike, ịgbaghara ndị ọzọ, na ikwere na ịdị mma Chineke ịnata azịza nke ekpere.

Ekpere
Ụbọchị Iri Abụọ Na Otu
Mụta ụzọ kachasị mma e si ekpe ekpere, site n'ekpere ndị kwere-ekwe na nke Jizọs n'onwe Ya kperè. Chọta agbamume iji ogologo ntachi obi na ndidi wee n'ebugara Chineke arịrịọ gị kwa ụbọchị. Chọpụta ma hụ ọmụmaatụ gasị nke ekpere n'enweghị uru dị na ha, nke ezi-omume-nke-onwe, tụnyere ekpere nke ndị dị ọcha n'obi kperè. Kpee ekpere n'esepụghị aka.