← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara MAK 10:21
Ibido Mmekọrịta Gina Jizọs
Ụbọchị 7
Ikana ebido okwukwe ohuru n'ime Jizọs Kraịst? Ina acho imatakwu nhe gbasara ofufe Kraịst ma imahi otu na obu nhe iga aju? Mgwa bido ebe a. Mweta n'akwukwo "bido ebe a" nke David Dwight na Nicole Unice dere.
Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime Chineke
Ụbọchị Iri ato
Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.