Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara MATIU 3
Oziọma nke Matiu
28 Ụbọchị
N’ime atụmatụ nke isiakwụkwọ kwa ụbọchị a site n’Oziọma Matiu, ị ga-ezute Eze Jisọs: mmezu nke amụma Agba Ochie, na olileanya nke ụwa dum. Chọpụta otú ị ga-esi banye n’Alaeze Chineke, gbasaa Alaeze Chineke n’ụwa nile, ma nweta Alaeze Chineke, site n’ihe ndekọ Matiu banyere ozizi, ọrụ ebube, ọnwụ, na mbilite n’ọnwụ Jisọs. Atụmatụ a bụ nke YouVersion mepụtara.
Oziọma
Ụbọchị Iri ato
Ndi YouVersion kwadoro atụmatụ a eji agụ akwụkwọ nsọ, ka onyere gị aka ịgucha akwụkwọ ozi anọ nke ndi n'eso ụzọ Jesọs Christ dere na mkpụrụ ụbọchị ịrị atọ. Atụmatụ a g'enyere gị aka ịmụta ihe gbasara ndụ na ozi Jesọs Christ n'oge n'teghị anya.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ ọnụ (Eprel)
Ụbọchị 30
Akụkụ nke anọ nke usoro 12, atụmatụ a na-eduga obodo niile site na Akwụkwọ Nsọ niile na ụbọchị 365. Kpọọ ndị ọzọ ka ha sonyere gị oge ọ bụla ibido imehe nke ohuru kwa onwa. Usoro a na-arụ ọrụ nke ọma na Akwụkwọ Nsọ ndị a na-ege ege na-erughị nkeji 20 kwa ụbọchị! Ngalaba nke ọ bụla gụnyere isi Ochie na Agba Ọhụrụ, yana Abụ Ọma gbasaa. Akụkụ nke anọ nwere akwụkwọ Matiu na Job.