← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara MATIU 13:19
Akụ Gị Kacha Mma!
5 Ụbọchị
Inweta nloghachi gọziri agọzi na ụbara na-amalite site n'itinye ezigbo ego. Ọ bụrụ na ị bụ Onye Kraịst ọhụrụ, ọ dịghị ego ka ukwuu ị pụrụ itinye n’okwukwe gị karịa ịnara Okwu Chineke mgbe nile. Bido ebe a iji nyere gị aka ịgụ, ghọta na itinye ya nke ọma kwa ụbọchị. Ewepụtara site n'akwụkwọ a, “Site n’ụwa a; Akwụkwọ ntuziaka Ndị Kraịst maka Uto na Nzube” nke David J. Swandt dere.