Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara MATIU 13

Matiu
Ụbọchị Iri Na Anọ
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo Ozi Ọma nke Matiu site na mbido ruo na ọgwụgwụ.

Oziọma nke Matiu
28 Ụbọchị
N’ime atụmatụ nke isiakwụkwọ kwa ụbọchị a site n’Oziọma Matiu, ị ga-ezute Eze Jisọs: mmezu nke amụma Agba Ochie, na olileanya nke ụwa dum. Chọpụta otú ị ga-esi banye n’Alaeze Chineke, gbasaa Alaeze Chineke n’ụwa nile, ma nweta Alaeze Chineke, site n’ihe ndekọ Matiu banyere ozizi, ọrụ ebube, ọnwụ, na mbilite n’ọnwụ Jisọs. Atụmatụ a bụ nke YouVersion mepụtara.

Oziọma
Ụbọchị Iri ato
Ndi YouVersion kwadoro atụmatụ a eji agụ akwụkwọ nsọ, ka onyere gị aka ịgucha akwụkwọ ozi anọ nke ndi n'eso ụzọ Jesọs Christ dere na mkpụrụ ụbọchị ịrị atọ. Atụmatụ a g'enyere gị aka ịmụta ihe gbasara ndụ na ozi Jesọs Christ n'oge n'teghị anya.

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Eprel)
Ụbọchị Iri Atọ
Akụkụ nke anọ nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke anọ na-egosipụta Akwụkwọ Matiu na Job.