← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JỌN 6
![Oziọma nke Jọn](/_next/image?url=https%3A%2F%2F%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F49537%2F640x360.jpg&w=1920&q=75)
Oziọma nke Jọn
21 Ụbọchị
N’ime atụmatụ isiakwụkwọ kwa ụbọchị a, ị ga-ezute Chineke Pụrụ Ime Ihe Nile – Onye Okike nke ihe nile – n’ụdị mmadụ, amụrụ iji wetara onye ọ bụla nzọpụta, n’ebe nile. Jọn kọrọ ọrụ ebube, ozizi, na ihe ndị enyi ya na Onye Nzọpụta ya, bụ́ Jisọs, na-eme kwa ụbọchị. A na-akpọkwa gị ka i soro Jisọs, ma nata onyinye Ya nke ndụ ebighị ebi. YouVersion mepụtara atụmatụ a.