← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JỌN 10:4

Ịge Chineke Ntị
Ụbọchị 7
Amy Groeschel derè Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Akwụkwọ Nsọ a dị ụbọchị asaa n'olileanya na ịgà ewere ya ka okwu ndị sitere kpọmkwem n'obi Nna Anyị Chineke rute na obi nke gị. Ekpere ya bụ na atụmatụ ihe ọgụgụ a gà-akụziri gị ka ịgà esi gbanahụ mkpọtụ ndị ahụ na-arafù wee kpọté gị ka ilekwasị anya na uche n'olu Ya.