← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JỌN 10:11
Ihe Niile M Chọrọ
Ụbọchị Atọ
Chineke agawori n'ihu anyị ma sikwa n'azụ n'echebe anyị. Agha anyị niile bụ nke Ọ luchagorò. O kpuchigorì ebe ọbụla dị oghe nke ndụ anyị. Ọ dịghị ihe ọ bụla gbasara anyị na-adị Ya ka ihe ọhụrụ. Ihe ofufè nke ụbọchị ato a akpachara anya mee, ga-eme ka ị dị mgbamume n'ime eziokwu bụ na Chineke bụ Onye n'enye okè kpọmkwem, nha kpọmkwem, maka ndụ gị.
Ige Chineke nti
Ụbọchị 7
Amy Groeschel dere nhazi akwukwo nso a ruru ubochi asaa. Olile anya o jiri dee ya bu ka aghota ya site na obi Nna anyi huru anyi na anya rute na obi gi. Ekpere ya bu ka okuzie ka esi a hapu echiche na ebute mkpotu ogu na obi anyi ka, werekwa mee ka anyi tinye obi na olu Chineke.