← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JỌN 1:13
![Nye Chineke Ọnọdụ Mbụ](/_next/image?url=https%3A%2F%2F%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F49803%2F640x360.jpg&w=1920&q=75)
Nye Chineke Ọnọdụ Mbụ
5 Ụbọchị
Inye Chineke ọnọdụ mbụ ná ndụ anyị abụghị ihe omume otu mgbe . . . ọ bụ usoro nke ogologo ndụ nke Onye Kraịst ọ bụla. Ma ị bụ onye ọhụrụ n’okwukwe ma ọ bụ onye “nara eso ụzọ Kraịst”, ị ga-ahụta atụmatụ a ka ọ dị mfe nghọta na itinye n’ọrụ, yana atụmatụ dị irè nke ukwuu maka ibi ndụ Ndị Kraịst na-emeri.