← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JEMES 1:4
Ańụlị
Ụbọchị Ise
Ọṅụ so bụrụ akụkụ bụ́ isi nke okwukwe Ndị Kraịst. Ọṅụ gị na-eto site na izute Chineke na ịtụgharị uche n'Okwu Ya. Amaokwu ndị a na-esonụ, mgbe e buru ha n'isi, pụrụ inye aka mee ka ọṅụ jupụtakwuo ná ndụ gị! Kwe ka ndụ gị gbanwee site n'ibu Akwụkwọ Nsọ n'isi
Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime Chineke
Ụbọchị Iri ato
Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.