← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JEMES 1:14
Ọnwụnwa: Echiche Ọhụrụ
5 Ụbọchị
Echiche Akwụkwọ Nsọ banyere Jems 1:12-16: Ịmara isi iyi nke ọnwụnwa na ịghọta usoro nke na-eduga ná mmehie, ga-enyere onye ọ bụla kwere ekwe aka ibi ndụ na-atọ Chineke ụtọ.
Nye Chineke Ọnọdụ Mbụ
5 Ụbọchị
Inye Chineke ọnọdụ mbụ ná ndụ anyị abụghị ihe omume otu mgbe . . . ọ bụ usoro nke ogologo ndụ nke Onye Kraịst ọ bụla. Ma ị bụ onye ọhụrụ n’okwukwe ma ọ bụ onye “nara eso ụzọ Kraịst”, ị ga-ahụta atụmatụ a ka ọ dị mfe nghọta na itinye n’ọrụ, yana atụmatụ dị irè nke ukwuu maka ibi ndụ Ndị Kraịst na-emeri.