← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JENESIS 3:14

Chineke Bụ̀ _______
Ụbọchị Isii
Ònyé ka Chineke bụ̀? Anyị niile nwerè azịza dị iche iche, mana olee otu anyị gà-esi mara nke bụ eziokwu? N'agbanyeghị ụdị ahụmahụ inwerè ebe Chineke nọ, gị na Ndị Kraịst, ma ọ bụ gị na ndị ụka, oge erụwọ iji chọpụta Chineke maka Onye Ọ bụ n'ezie—Chi dị irè, dị adị, na dị njikere izụte gị kpọmkwem ebe ị nọ. Zọpụ ụkwụ nke mbụ n'ime Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Akwụkwọ Nsọ a dị ụbọchị isii n'eso usoro ozizi Ụkọ Chukwu Craig Groeschel, Chineke Bụ̀ _______.