← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara NDI GALETIA 6:8

Ụzọ Chineke Isi Rúté Ihe Ịga Nke Ọma
Ụbọchị Atọ
Onye ọ bụla nà-achọ ihe ịga nke ọma, ma ọtụtụ ndị amaghị ka ha gà-esi achọta ya n'ihi na ihe ha na-achụ bụ nghọta ụgha nke ihe ọ pụtara ibi ndụ na-aga nke ọma. Iji nweta ezi ihe ịga nke ọma, ịkwesịrị ilekwasị anya na nkọwa Chineke nke ihe ọ pụtara. Ka onye na-ede akwụkwọ ama ama Tony Evans gosi gị ụzọ ị gà-esi rute ezi ihe ịga nke ọma nke alaeze Chineke na òtù i gà-esi achọta ya.