← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara NDI EFESỌS 5:8

Nkwa Ahụ
Ubọchị 6
N'ime Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Akwụkwọ Nsọ a ndị Life.Church nyerè, di na nwunye isii n'èdé maka nkwa agbamakwụkwọ isii nke ha n'ekwughị mgbe ha guzo n'ihu ebe nchụàjà. Nkwa ndị a nke nkwadebe, ihe kacha mkpa, nchụso, nrụkọ-ọrụ, ịdị ọcha na ikpe ekpere bụ̀ nkwa n'eme ka alụmdi na nwunye rụọ ọrụ ogologo oge gafere ụbọchị agbamakwụkwọ. Ma ị lụrụ̀ di ma ọ bụ nwunye ma ọ bụ ịna eche maka ya, oge eruola ime nkwa ahụ.