Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara NDI EFESỌS 1:5
Ikwere Na Chineke Dị Mma N'agbanyeghị Ihe Ọ Bụ
Ụbọchị ise
E nwere ụfọdụ ozi taa, ma n'èzí ma n'ime ụka, nke metọrọ ezi ozi nke ihu ọma Chineke. Nke bụ́ eziokwu bụ na iwu ejighị Chineke inye anyị ihe ndị dị mma — ma ọ chọrọ! Ubọchị ise na-abia nwere ike inyere gị aka iwere anya ohuru legharia gburugburu gi nke gafere site na mgbagwoju anya kwa ụbọchị ma hụ ịdị mma Chineke na-apụghị ịgbagha agbagha na oke oke.
Amamịghe Omimi: Njem Ụbọchị Asaa Maka Ndị Nna
Ụbọchi Asaa
Ọ si n’uche mmadu puta etu nna anyị si akpụzi anyị. Onweghi onye na-agbanahụ ikike nke nna ha nke ụwa. Ma ebe otutu umu nwoke n’etoliteghi na ha ibu ndi nna, odi nkpa icho nduzi - site na Akwukwo Nso na site na ndi nna. Amamihe Omimi bụ njem iji wee nweta amamihe na nghọta maka ndị nna, na-ejikọta ụkpụrụ na amamihe site na Akwụkwọ Nsọ na ahụmịhe nke nna ochie, mara ihe nke amụtara site na mmejọ ya. Ọnọdụ.
Gini Bụ Ezi Ịhụnanya? Igodo: aha aha?
Ụbochị Iri abụa
Onye ọ bụla chọrọ ịma ihe ịhụnanya bụ n'ezie. Ma ọ bụ mmadụ ole na ole na-ele ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru gbasara ịhụnanya anya. Ịhụnanya bụ otu n'ime isi okwu nke Akwụkwọ Nsọ na omume kacha mkpa nke ndụ Ndị Kraịst. Atụmatụ a sitere na Thistlebend Ministries na-enyocha ihe ịhụnanya pụtara na Akwụkwọ Nsọ na otu a ga-esi hụ Chineke na ndị ọzọ n'anya n'ụzọ ka nma. Igodo: gbasara gbasara.