← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara ỌLU NDI-OZI 2:1

Mgbe Okwukwe Darà Mbà: Ụbọchị Iri Nke Ịchọta Chineke N'ime Onyinyo Nke Obi Abụọ
Ụbọchị Iri
Ịgba okwukwe na obi abụọ mgba nwerè ike ịdị nnukwu nnoro-onwe na enweghí mmadu. Ụfọdụ nà-ata ahụhụ ná agbachí nkịtị, ebe ndị ọzọ nà-ahapụ nkwenye kpamkpam, n'echè na obi abụọ na okwukwe adịghị nkwekọta. Dominic Done kwenyerè na nke a bụ ma ihe jọgburu onwe ya nakwà nke ana aghọtaghị ofuma. Ọ nà-eji Akwụkwọ Nsọ na akwụkwọ ndị edere ede na-arụ ụka na ọ bụghị nanị na ịjụ ajụjụ bụ ihe kwesịrị ekwesị kama ọ nà-abụkarị ụzọ e si enweta okwukwe bara ụba na nke siri ike. Nyochaa okwukwe na obi abụọ n'ime atụmatụ ihe ọgụgụ a dị ụbọchị iri.