← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara ỌLU NDI-OZI 11:23

Amamihe
3 Ụbọchị
Ndụ nke onye kwere ekwe abụghị naanị nke edobere maọbụ hazie ya kpamkpam mgbe ọ nabatachara Kraịst. N’agbanyeghị na anyị bụ nke Kraịst, anyị na-anọgide n’ụwa a (Jọn 17:16). Mmekọrịta anyị na ndị ụkpụrụ nke ụwa na-achị chọrọ ihe ga-ekewapụ anyị bụ́ nke ga-eme ka ndụ anyị n’ụwa na onye anyị bụ̀ na mmụọ hara ihe. Dịka ndị mmụọ, anyị ga-arụ etu kwesịrịnụ.