Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara I. TIMỌTI 1:16

Ihe Kpatara Ejiri Mụọ Jizọs
Ụbọchị Ise
Gịnị mere e jiri mụọ Jizọs? Nke a nwere ike ịdị ka ajụjụ dị mfe, nke a maarà nke ọma ịtụgharị uche na ya. Mana ka ị na-akwado maka Ekeresimesi afọ a, wepụta oge iji tụgharịa uche na mpụta miri emi na ebumnobi nke ọmụmụ Jizọs nye ndụ gị, na nye ụwa dum. Ihe ọgụgụ nke ụbọchị ise a bụ̀ Scott Hoezee dere ya, ma bụrụ nke esi na ihe òfùfè kwa ụbọchị ana akpọ Words of Hope wepụta.

Ihe akaebe nke ebere Chineke
5 Ụbọchị
Atụmatụ a na-eleba anya na 1 Timoti 1: 15-19. Atụmatụ ahụ na-eleba anya na akaebe Pọl banyere ebere na ikwesị ntụkwasị obi nke Chineke, na-emesi ike mkpa ọ dị ijide okwukwe na ezi akọ na uche aka.

Gini Bụ Ezi Ịhụnanya? Igodo: aha aha?
Ụbochị Iri abụa
Onye ọ bụla chọrọ ịma ihe ịhụnanya bụ n'ezie. Ma ọ bụ mmadụ ole na ole na-ele ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru gbasara ịhụnanya anya. Ịhụnanya bụ otu n'ime isi okwu nke Akwụkwọ Nsọ na omume kacha mkpa nke ndụ Ndị Kraịst. Atụmatụ a sitere na Thistlebend Ministries na-enyocha ihe ịhụnanya pụtara na Akwụkwọ Nsọ na otu a ga-esi hụ Chineke na ndị ọzọ n'anya n'ụzọ ka nma. Igodo: gbasara gbasara.