← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara I. NDI KỌRINT 9:25
Nye Chineke Ọnọdụ Mbụ
5 Ụbọchị
Inye Chineke ọnọdụ mbụ ná ndụ anyị abụghị ihe omume otu mgbe . . . ọ bụ usoro nke ogologo ndụ nke Onye Kraịst ọ bụla. Ma ị bụ onye ọhụrụ n’okwukwe ma ọ bụ onye “nara eso ụzọ Kraịst”, ị ga-ahụta atụmatụ a ka ọ dị mfe nghọta na itinye n’ọrụ, yana atụmatụ dị irè nke ukwuu maka ibi ndụ Ndị Kraịst na-emeri.