← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara I. NDI KỌRINT 2:9

Ịmata Olu Chineke // Mụta Otú Ị Ga-esi Zute Ya
Ụbọchị Anọ
Olu Chineke nwerè ike ịbịa dị ka ntakwunye okwu dị nrọ̀ ma ọ bụ nnukwu oké ifufe. Isi ihe bụ̀ ịmata ya, otú ọbụla o siri bịa—na ịtụkwasị obi na Chineke dị mma, na Ọ dị ike karịa ihe ọ bụla n'esogbu anyị. Malite atụmatụ ihe ọgụgụ a dị ụbọchị anọ wee bido ịmụta ka ị gà-esi zùté Chineke, olu Ya, ọnụnọ Ya —wee sonyere ọtụtụ ndị nwoke na ndị nwaanyị ná-enwé ahụmịhe Rush | Mmụọ Nsọ n'ime Ndụ Ọgbara Ọhụrụ.