Jenesis 17:1
Jenesis 17:1 BIU
Mgbe Ebram gbara iri afọ itoolu na itoolu, ONYENWE ANYị gosiri ya onwe ya sị ya, “Abụ m Chineke Onye pụrụ ime ihe niile. Jegharịa ije nʼihu m, bụrụ onye na-enweghị ịta ụta ọbụla.