YouVersion Logo
Search Icon

I. TIMỌTI 3:12-13

I. TIMỌTI 3:12-13 IGBOB

Ka ndi nējere nzukọ Kraist ozi buru di nke otù nwanyi, nāchi umu-ha na èzí-na-ulo nke aka ha nke-ọma. N'ihi na ndi jeworo ozi nke-ọma nēnwetara onwe-ha ọnọdu ọma, na oké nkwuwa-okwu nime okwukwe nke ekwere na Kraist Jisus.

Free Reading Plans and Devotionals related to I. TIMỌTI 3:12-13