YouVersion Logo
Search Icon

Taịtọs Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Taịtọs bụ otu nʼime ndị so Pọl na-agbasa oziọma. Ma nʼoge Pọl dere akwụkwọ a Taịtọs nọ nʼobodo Kriit na-elekọta nzukọ Kraịst dị nʼebe ahụ. Ọrụ Taịtọs nwere ịrụ na Kriit bụ ịhọpụta ndị ndu nke ụlọ nzukọ ahụ. Nʼakwụkwọ a, Pọl depụtara ihe ga-enyere Taịtọs aka ịmata ụdị ndị ọ ga-ahọpụta. Ọzọkwa, Pọl mekwara ka Taịtọs mata ụdị ndụ ndị e si na mmehie ha zọpụta kwesiri ibi.
Usoro e si dee ya:
Ekele Pọl 1:1-4
Nhọpụta ndị ndu 1:5-16
Ndụ nke onye Kraịst 2:1–3:15

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in