YouVersion Logo
Search Icon

Fịlịmọn Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Onisimọs bụ otu nʼime ndị ohu Fịlịmọn. Ma o sitere nʼụlọ nna ya ukwu gbapụ gbaga Rom. Nʼebe ahụ ka Pọl zutere ya kwusaara ya oziọma Kraịst. Onisimọs chegharịrị ghọọ onye Kraịst. Emesịa, Onisimọs kpebiri ịlaghachikwuru nna ya ukwu. Nʼihi ya Pọl deere Fịlịmọn akwụkwọ a ịrịọ ya ka ọ gbaghara Onisimọs ma nabatakwa ya dị ka nwanna ya nʼime Kraịst.
Usoro e si dee ya:
Ekele Pọl 1-3
Ndụ ọma Fịlịmọn 4-7
Arịrịọ Pọl nʼisi Onisimọs 8-22
Okwu mmechi 23-25

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in