YouVersion Logo
Search Icon

Luk Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Luk bụ dibịa bekee onye soro Pọl jegharịa mgbe Pọl na-ekwusa oziọma. Ọ ghọtaziri ihe banyere ndụ na ọrụ Jisọs Kraịst nke ọma, nʼihi ya ọ sara anya mmiri nyochapụta ihe niile gbasara ya detuo ha nʼakwụkwọ iji gosi onye Griik aha ya bụ Tiofilọs, onye Jisọs bụ, na ọrụ ọ rụrụ. Luk na-egosi nʼakwụkwọ oziọma a na Kraịst bụ Chineke, bụrụkwa mmadụ nʼezie.
Usoro e si dee ya:
Ọmụmụ Jisọs na ntolite ya 1–2
Baptizim na ọnwụnwa 3:1–4:13
Ọrụ dị iche iche na Galili 4:14–9:50
Jisọs agaa Jerusalem 9:51–19:27
Ọrụ Jisọs rụrụ na Jerusalem 19:28–20:47
Amụma banyere oge dị nʼihu 21
Ọnwụ na mbilite nʼọnwụ 22–24

Currently Selected:

Luk Ihe dị nʼime ya: BIU

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in