Levitikọs Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Akwụkwọ Levitikọs na-akọwa ihe banyere iwu na ụkpụrụ e kwere nkwa inye ụmụ Izrel. Akwụkwọ a na-akọwakwa ihe gbasara iwu metụtara ọchụchụ aja niile. Nʼihi nke a, e depụtara ụdị aja dị iche e kwesiri ịchụ, depụtakwa mmemme dị iche iche, na ụbọchị dị iche iche e nwere maka izuike. A kọwakwara ụdị ọrụ dị iche iche ndị nchụaja kwesiri ịrụ.
Usoro e si dee ya:
Usoro ọchụchụ aja 1–15
Oke ụbọchị ikpuchi mmehie 16
Iwu na ụkpụrụ dị iche iche 17–20
Iwu metụtara ndị nchụaja 21–22
Iwu metụtara mmemme dị iche iche 23–25
Nrube isi, ịṅụ iyi na inye onyinye 26–27
Currently Selected:
Levitikọs Ihe dị nʼime ya: BIU
Highlight
Share
Copy
Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a™
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Ọ bụ ndị Biblica, Inc. nyere ikike idenye amaokwu ndị a.
Ikike a dị nye ndị Biblica, Inc. nʼụwa niile.
――――――
Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
Used with permission. All rights reserved worldwide.