YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Ikpe Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Akwụkwọ a na-akọrọ anyị otu ndị ndu dị iche iche a kpọrọ ndị ikpe si chịa ụmụ Izrel nʼala Kenan. Nʼoge a ndị ikpe na-achị, a ga-agụta otu ụmụ Izrel si bie ndụ nnupu isi megide Chineke, na otu Chineke si kwenye ka ndị mba ọzọ merie ha nʼagha, ma kpagbukwaa ha. Anyị ga-agụtakwa otu Chineke si zitere ha ndị ikpe ndị bịara zọpụta ha site nʼaka ndị iro ha. Ma akwụkwọ a na-egosi anyị na o nweghị oge ụmụ Izrel ji mụta na nnupu isi megide Chineke bụ ihe na-eweta mbibi na ịla nʼiyi.
Usoro e si dee ya:
Nchịkọta okwu banyere ọnọdụ ụmụ Izrel 1:1–3:4
Otniel, Ehud, na Shamga 3:5-31
Debọra na Barak 4–5
Gidiọn 6–8
Abimelek 9
Tola, Jaịa, Jefta, Ibzan, Ilọn na Abdon 10–12
Samsin 13–16
Oge onye-na-nke-ya 17–21

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in