YouVersion Logo
Search Icon

1 Jọn Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Nke a bụ akwụkwọ Jọn dere nʼoge o mere agadi. O degaara ya ndị kweere na Kraịst gwa ha na ndị na-amaghị Kraịst amaghị Chineke bụ Nna. Ndị dị otu a adịghịkwa aghọta ụdị ịhụnanya Chineke nwere nʼebe ha nọ. Ọ kọwara na Chineke bụ ịhụnanya, na ịhụnanya Chineke na-apụtakwa ihe na ndụ ndị nwere Kraịst. Ndị nabatara ịhụnanya Chineke nye onwe ha ekwesikwaghị ịtụ egwu ihe ọbụla nʼụwa a maọbụ nʼụwa ọzọ.
Usoro e si dee ya:
Nnwekọ Chineke na onye Kraịst 1:1–2:2
Iwu maka ịhụnanya 2:3-17
Ịdọ aka na ntị banyere ndị na-emegide Kraịst 2:18-29
Ibi ndụ onye Kraịst 3
Ndị ozizi ụgha 4:1-6
Ịhụnanya Chineke 4:7-21
Mmeri nke ya na okwukwe so 5

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in