1
ABÙ ỌMA 36:9
Bible Nso
N'ihi na n'ebe I nọ ka isi-iyi ndu di: N'ìhè-Gi ka ayi nāhu ìhè.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 36:9
2
ABÙ ỌMA 36:7
Le ka ebere-Gi si di oké ọnu-ahia, Chineke! Umu madu nāb͕abá kwa n'okpuru ǹdò nkù-Gi abua.
Explore ABÙ ỌMA 36:7
3
ABÙ ỌMA 36:5
Jehova, n'elu-igwe ka ebere-Gi di; Ikwesi-ntukwasi-obi-Gi nēru mbara-ígwé.
Explore ABÙ ỌMA 36:5
4
ABÙ ỌMA 36:6
Ezi omume-Gi di ka ugwu Chineke; Ikpé-Gi nile bu ob͕u-miri riri nne: Ọ bu madu na anumanu ka I nāzọputa, Jehova.
Explore ABÙ ỌMA 36:6
Home
Bible
Plans
Videos