1
ABÙ ỌMA 35:1
Bible Nso
Jehova, luso ha ọ̀gù, bú ndi nālusom ọ̀gù: Buso ha agha, bú ndi nēbusom agha.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 35:1
2
ABÙ ỌMA 35:27
Ka ha tie nkpu ọṅù, ṅuri kwa ọṅu, bú ndi ezi omumem nātọ utọ: Ka ha nāsi kwa mb͕e nile, Jehova di uku, Onye udo orù-Ya nātọ Ya utọ.
Explore ABÙ ỌMA 35:27
3
ABÙ ỌMA 35:28
Irem ganēkwu okwu, dika onye nātughari uche, bayere ezi omume-Gi, Baye-kwa-ra otuto-Gi ogologo ubọchi nile.
Explore ABÙ ỌMA 35:28
4
ABÙ ỌMA 35:10
Ọkpukpum nile gāsi, Jehova, ònye di ka Gi? Gi Onye nānaputa onye ewedara n'ala n'aka onye di ike kari ya, I nānaputa onye ewedara n'ala na ob͕eye n'aka onye nānapu ya ihe n'ike.
Explore ABÙ ỌMA 35:10
Home
Bible
Plans
Videos