1
ABÙ ỌMA 102:2
Bible Nso
Ezonarilam iru-Gi n'ubọchi ahuhu m'nāhu: Tọ nti-Gi n'ala n'ebe m'nọ; N'ubọchi m'nākpọku Gi zam ngwa ngwa.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 102:2
2
ABÙ ỌMA 102:1
Jehova, nuru ekperem, Ka ntikum ru kwa Gi nti.
Explore ABÙ ỌMA 102:1
3
ABÙ ỌMA 102:12
Ma Gi onwe-gi, Jehova, nānọdu dika eze rue mb͕e ebighi-ebi; Ncheta-Gi nādiru kwa ọb͕ọ nile.
Explore ABÙ ỌMA 102:12
4
ABÙ ỌMA 102:17
O chewo ekpere nke onye nēnweghi ihe iru, O ledaghi kwa ekpere-ha anya.
Explore ABÙ ỌMA 102:17
Home
Bible
Plans
Videos