1
Abụ Ọma 90:12
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Kuziere anyị ịgụ ụbọchị niile nke ndụ anyị ọnụ, ka anyị si otu a nweta obi amamihe jupụtara.
Compare
Explore Abụ Ọma 90:12
2
Abụ Ọma 90:17
Ka ihuọma Chineke, Onyenwe anyị dịkwasị anyị; mee ka ọrụ aka anyị guzosie ike, e, mee ka ọrụ aka anyị guzosie ike.
Explore Abụ Ọma 90:17
3
Abụ Ọma 90:14
Jiri ịhụnanya gị nke na-adịgide adịgide, mejupụta anyị nʼụtụtụ, ka anyị nwee ike ịbụ abụ ọṅụ ma nwekwaa obi ụtọ ogologo ụbọchị ndụ anyị niile.
Explore Abụ Ọma 90:14
4
Abụ Ọma 90:2
Tupu e kee ugwu niile, na tupu a kpụọ ụwa na elu ụwa, siterị na mgbe ebighị ebi ruo ebighị ebi, ị bụ Chineke.
Explore Abụ Ọma 90:2
5
Abụ Ọma 90:1
O Onyenwe anyị, ebe obibi ka gị onwe gị bụrịị nye anyị nʼọgbọ niile.
Explore Abụ Ọma 90:1
6
Abụ Ọma 90:4
Puku afọ dị nʼanya gị dịka otu ụbọchị; ha dịka ụnyaahụ gafere agafe maọbụ ka otu awa nke anyasị.
Explore Abụ Ọma 90:4
Home
Bible
Plans
Videos