1
Abụ Ọma 89:15
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ ndị na-eji olu iti mkpu ọṅụ na-abụku gị abụ, ndị na-ejegharịkwa nʼìhè nke ihu gị, O ONYENWE ANYị.
Compare
Explore Abụ Ọma 89:15
2
Abụ Ọma 89:14
Ezi omume na ikpe ziri ezi, bụ ntọala ocheeze gị; ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi, na-aga nʼihu gị.
Explore Abụ Ọma 89:14
3
Abụ Ọma 89:1
Aga m abụ abụ banyere oke ịhụnanya ONYENWE ANYị ruo mgbe ebighị ebi; aga m eji ọnụ m mee ka ọgbọ niile mara maka ikwesi ntụkwasị obi gị.
Explore Abụ Ọma 89:1
4
Abụ Ọma 89:8
O ONYENWE ANYị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile, onye dịka gị? Gị, O ONYENWE ANYị, dị ike nke ukwuu, ikwesi ntụkwasị obi gị na-agba gị gburugburu.
Explore Abụ Ọma 89:8
Home
Bible
Plans
Videos