1
Abụ Ọma 33:20
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Anyị ji olileanya eche ONYENWE ANYị; ọ bụ ya bụ inyeaka anyị na ọta anyị.
Compare
Explore Abụ Ọma 33:20
2
Abụ Ọma 33:18-19
Ma ONYENWE ANYị ji anya ya na-eche ndị niile na-atụ ya egwu nche, ya bụ ndị niile na-atụkwasị obi ha nʼịhụnanya ya, nke na-adịghị agwụ agwụ. Ọ ga-anapụta ha site nʼaka ọnwụ. Ọ ga-echebekwa ha ọ bụladị nʼoge ụnwụ.
Explore Abụ Ọma 33:18-19
Home
Bible
Plans
Videos