1
Abụ Ọma 136:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Keleenụ ONYENWE ANYị, nʼihi na ọ dị mma. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Compare
Explore Abụ Ọma 136:1
2
Abụ Ọma 136:26
Keleenụ Chineke nke eluigwe ekele. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Explore Abụ Ọma 136:26
3
Abụ Ọma 136:2
Keleenụ Chineke kachasị chi niile elu. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Explore Abụ Ọma 136:2
4
Abụ Ọma 136:3
Keleenụ Onyenwenụ kachasị ndị nwenụ niile. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Explore Abụ Ọma 136:3
Home
Bible
Plans
Videos