1
Abụ Ọma 135:6
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị na-eme ihe ọbụla masịrị ya nʼeluigwe na elu ụwa na nʼoke osimiri na nʼime ogbu mmiri niile.
Compare
Explore Abụ Ọma 135:6
2
Abụ Ọma 135:3
Toonu ONYENWE ANYị, nʼihi na ONYENWE ANYị dị mma; bụkuo aha ya abụ otuto, nʼihi na ọ bụ ihe ziri ezi.
Explore Abụ Ọma 135:3
3
Abụ Ọma 135:13
O ONYENWE ANYị, aha gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi a maara aha gị ruo ọgbọ niile.
Explore Abụ Ọma 135:13
Home
Bible
Plans
Videos