1
Abụ Ọma 121:1-2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Aga m eweli anya m abụọ elu, lee ha nʼelu ugwu niile, olee ebe inyeaka ga-esi bịara m? Inyeaka m na-esite nʼaka ONYENWE ANYị, onye kere eluigwe na ụwa bịa.
Compare
Explore Abụ Ọma 121:1-2
2
Abụ Ọma 121:7-8
ONYENWE ANYị ga-edebe gị ka ihe ọjọọ ọbụla ghara ịdakwasị gị. Ọ ga na-eche ndụ gị nche mgbe niile. ONYENWE ANYị ga-echebe gị mgbe ị na-apụ na mgbe ị na-abata abata, site ugbu a ruo mgbe niile ebighị ebi.
Explore Abụ Ọma 121:7-8
3
Abụ Ọma 121:3
Ọ gaghị ekwe ka ụkwụ gị gbụchapụ, onye na-eche gị nche na-amụ anya oge niile
Explore Abụ Ọma 121:3
Home
Bible
Plans
Videos