Abụ Ọma 121:1-2
Abụ Ọma 121:1-2 BIU
Aga m eweli anya m abụọ elu, lee ha nʼelu ugwu niile, olee ebe inyeaka ga-esi bịara m? Inyeaka m na-esite nʼaka ONYENWE ANYị, onye kere eluigwe na ụwa bịa.