1
Abụ Ọma 107:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Keleenụ ONYENWE ANYị, nʼihi na ọ dị mma; ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Compare
Explore Abụ Ọma 107:1
2
Abụ Ọma 107:20
O zipụrụ okwu ọnụ ya, gwọọ ha; ọ napụtara ha site nʼili.
Explore Abụ Ọma 107:20
3
Abụ Ọma 107:8-9
Ka ha kelee ONYENWE ANYị nʼihi ịhụnanya ya nke na-adịghị agwụ agwụ na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ, nʼihi na o jirila ọtụtụ ezi ihe nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ meekwa ka onye akpịrị na-akpọ nkụ ṅụjuo afọ.
Explore Abụ Ọma 107:8-9
4
Abụ Ọma 107:28-29
Mgbe ahụ, ha kpọkuru ONYENWE ANYị nʼime nsogbu ha, o mere ka ha pụta na mkpagbu ahụ niile. O mere ka oke ifufe dere duu; o mekwara ka ebili mmiri nke oke osimiri dajụọ.
Explore Abụ Ọma 107:28-29
5
Abụ Ọma 107:6
Mgbe ahụ, ha kpọkuru ONYENWE ANYị, nʼime nsogbu ha, ọ napụtakwara ha site na mkpagbu ha niile.
Explore Abụ Ọma 107:6
6
Abụ Ọma 107:19
Mgbe ahụ, ha kpọkuru ONYENWE ANYị nʼime nsogbu ha ọ zọpụtara ha site na mkpagbu ahụ niile.
Explore Abụ Ọma 107:19
7
Abụ Ọma 107:13
Mgbe ahụ, ha kpọkuru ONYENWE ANYị nʼime nsogbu ha, ọ zọpụtara ha site na mkpagbu ha niile.
Explore Abụ Ọma 107:13
Home
Bible
Plans
Videos