Abụ Ọma 107:28-29
Abụ Ọma 107:28-29 BIU
Mgbe ahụ, ha kpọkuru ONYENWE ANYị nʼime nsogbu ha, o mere ka ha pụta na mkpagbu ahụ niile. O mere ka oke ifufe dere duu; o mekwara ka ebili mmiri nke oke osimiri dajụọ.