1
Ọpụpụ 36:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ya mere, Bezalel na Oholiab na ndị ǹka niile ONYENWE ANYị nyere ike na nghọta ịmata otu ha ga-esi rụọ ọrụ iwu ebe nsọ ahụ ga-arụ ọrụ ahụ dịka ONYENWE ANYị nyere nʼiwu.
Compare
Explore Ọpụpụ 36:1
2
Ọpụpụ 36:3
Ha si nʼaka Mosis nara onyinye ndị ahụ niile ụmụ Izrel wetara maka ịrụ ọrụ ebe nsọ ahụ. Ndị mmadụ nọkwa na-eweta onyinye afọ ofufu ha ụtụtụ niile.
Explore Ọpụpụ 36:3
Home
Bible
Plans
Videos