1
1 Ndị Eze 4:29
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Chineke nyere Solomọn amamihe, na uche nghọta, na mmụọ ịmụta ọtụtụ ihe nke bara ụba dịka aja dị nʼakụkụ osimiri.
Compare
Explore 1 Ndị Eze 4:29
2
1 Ndị Eze 4:34
Ndị eze niile dị nʼụwa bụ ndị bịara ịnụrụ banyere amamihe ya zitere ndị si na mba niile dị iche iche ịnụrụ okwu amamihe Solomọn.
Explore 1 Ndị Eze 4:34
Home
Bible
Plans
Videos